16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu. E wee nọrọ n’ihu Jehova dee aha+ ndị na-atụ egwu ya na ndị na-echebara aha ya echiche n’akwụkwọ e dere aha ndị ọ ga-echeta.+