Matiu 23:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu na-asịkwa, ‘Ọ bụrụ na anyị nọ n’oge nna nna anyị hà, anyị agaraghị eso ha gbuo* ndị amụma.’