Luk 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma dị ndụ. Ma o nweghị onye n’ime ha a gwọrọ. Ọ bụ naanị Neeman onye Siria ka a gwọrọ.”+
27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma dị ndụ. Ma o nweghị onye n’ime ha a gwọrọ. Ọ bụ naanị Neeman onye Siria ka a gwọrọ.”+