-
Luk 4:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 ha ebilie kpụrụ ya gaa n’azụ obodo ahụ ọsọ ọsọ. Ha duuru ya gaa n’ọnụ ọnụ ugwu, ebe obodo ha dị, ka ha wee tụda ya ka o jiri isi daa.
-