Luk 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “Jizọs onye Nazaret,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ibibi anyị? Ama m gị nke ọma, Onye Nsọ nke Chineke.”+
34 “Jizọs onye Nazaret,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ibibi anyị? Ama m gị nke ọma, Onye Nsọ nke Chineke.”+