-
Luk 4:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta.” N’ihi ya, mgbe mmụọ ọjọọ ahụ tụchara nwoke ahụ n’ala n’etiti ha, o si n’ime ya pụta n’emerụghị ya ahụ́.
-