Luk 4:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ndị mmụọ ọjọọ sikwa n’ime ọtụtụ mmadụ pụta, na-eti mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke.”+ Ma, ọ na-abara ha mba. Ọ naghịkwa ekwe ka ha kwuo okwu,+ n’ihi na ha ma na ọ bụ ya bụ Kraịst.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:41 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 60
41 Ndị mmụọ ọjọọ sikwa n’ime ọtụtụ mmadụ pụta, na-eti mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke.”+ Ma, ọ na-abara ha mba. Ọ naghịkwa ekwe ka ha kwuo okwu,+ n’ihi na ha ma na ọ bụ ya bụ Kraịst.+