Jọn 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, agwala m unu ihe ndị a ka ọ ga-abụ oge ha ga-eme ruo, unu echeta na m gwara unu ha.+ “Agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ maka na mụ na unu nọ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:4 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 278 Ụlọ Nche,9/1/1990, p. 8
4 Ma, agwala m unu ihe ndị a ka ọ ga-abụ oge ha ga-eme ruo, unu echeta na m gwara unu ha.+ “Agwaghị m unu ihe ndị a na mbụ maka na mụ na unu nọ.