-
Jọn 16:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Jizọs ma na ha chọrọ ịjụ ya ajụjụ, ya asị ha: “Ùnu na-ajụrịta ibe unu ajụjụ maka na m sịrị: ‘N’oge na-adịghị anya, unu agaghị ahụ m, n’oge na-adịghịkwa anya, unu ga-ahụ m’?
-