Jọn 16:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’eziokwu, ana m asị unu na unu ga-ebe ákwá ma tie mkpu arịrị, ma ụwa ga-aṅụrị ọṅụ. Unu ga-eru uju, ma a ga-eme ka unu kwụsị iru uju, nwewezie ọṅụ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:20 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 278 Ụlọ Nche,9/1/1990, p. 8-9
20 N’eziokwu, ana m asị unu na unu ga-ebe ákwá ma tie mkpu arịrị, ma ụwa ga-aṅụrị ọṅụ. Unu ga-eru uju, ma a ga-eme ka unu kwụsị iru uju, nwewezie ọṅụ.+