-
Jọn 16:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “Eji m ihe atụ gwa unu ihe ndị a. Oge na-abịa mgbe m na-agakwaghị eji ihe atụ agwa unu okwu, kama m ga-akọrọ unu ihe banyere Nna m otú doro anya.
-