Ọrụ Ndịozi 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ya na ha hụrụ, ọ gwara ha, sị: “Unu apụla na Jeruselem,+ kama cherenụ ka Nna m mezuo ihe o kwere ná nkwa,+ nke m gwara unu gbasara ya.
4 Mgbe ya na ha hụrụ, ọ gwara ha, sị: “Unu apụla na Jeruselem,+ kama cherenụ ka Nna m mezuo ihe o kwere ná nkwa,+ nke m gwara unu gbasara ya.