Ọrụ Ndịozi 2:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, ka ndị Izrel niile mara n’eziokwu na Chineke mere ka Jizọs a unu kpọgidere n’osisi+ bụrụ Onyenwe anyị+ na Kraịst.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:36 Ịgba Àmà, p. 25-26
36 N’ihi ya, ka ndị Izrel niile mara n’eziokwu na Chineke mere ka Jizọs a unu kpọgidere n’osisi+ bụrụ Onyenwe anyị+ na Kraịst.”