Ọrụ Ndịozi 7:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ò nwere onye amụma nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ha gburu ndị mara ọkwa na e nwere onye ezi omume na-abịa.+ Ọ bụ onye ahụ ka unu raara nye ma gbuo n’oge na-adịbeghị anya.+
52 Ò nwere onye amụma nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ha gburu ndị mara ọkwa na e nwere onye ezi omume na-abịa.+ Ọ bụ onye ahụ ka unu raara nye ma gbuo n’oge na-adịbeghị anya.+