22 Ha asị ya: “Kọnịliọs+ zitere anyị. Ọ bụ onyeisi ndị agha, onye ezi omume, nwoke na-atụ egwu Chineke nakwa onye ndị Juu niile na-akọ akụkọ ọma gbasara ya. Chineke gwara otu mmụọ ozi ka ọ gwa Kọnịliọs ka o zie ozi ka a kpọọ gị ka ị bịa n’ụlọ ya, ka ọ nụ ihe ị ga-agwa ya.”