-
Ọrụ Ndịozi 10:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Anyị jikwa anya anyị hụ ihe niile o mere ma na Jeruselem ma n’obodo ndị ọzọ bụ́ nke ndị Juu. Ma, ha kwụwara ya n’osisi, ya anwụọ.
-