Ọrụ Ndịozi 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Banabas bụ ezigbo mmadụ. O nwere okwukwe, jupụtakwa na mmụọ nsọ. N’ihi ya, ọtụtụ ndị bịara kwere n’Onyenwe anyị.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:24 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 25
24 Banabas bụ ezigbo mmadụ. O nwere okwukwe, jupụtakwa na mmụọ nsọ. N’ihi ya, ọtụtụ ndị bịara kwere n’Onyenwe anyị.+