2 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị nyere anyị ikike ka anyị na-agba unu ume, ọ bụghị ka anyị na-eme ihe ga-ewute unu.+ Ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka m mee ọnụ obere, ọ gaghị eme ka ihere mewe m.
8 Onyenwe anyị nyere anyị ikike ka anyị na-agba unu ume, ọ bụghị ka anyị na-eme ihe ga-ewute unu.+ Ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka m mee ọnụ obere, ọ gaghị eme ka ihere mewe m.