-
2 Ndị Kọrịnt 10:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Anyị anaghị arụ ọrụ a na-enyeghị anyị, anyị ejighịkwa ihe ndị ọzọ rụrụ eme ọnụ. Ma, obi siri anyị ike na ka okwukwe unu na-esikwu ike, ọrụ Chineke nyere anyị ga na-aga nke ọma. Anyị ga-enwekwa ike ịna-arụkwu ya.
-