1 Ndị Tesalonaịka 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 bụ́ ndị gbudịrị Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma ma kpagbuo anyị.+ Ha anaghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-eme ihe na-anaghị abara onye ọ bụla uru,
15 bụ́ ndị gbudịrị Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma ma kpagbuo anyị.+ Ha anaghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-eme ihe na-anaghị abara onye ọ bụla uru,