Ndị Hibru 12:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Hụnụ na unu na-ege onye ahụ na-ekwu okwu ntị. N’ihi na ọ bụrụ na a tara ndị na-egeghị onye ahụ dọrọ ndị mmadụ aka ná ntị* n’ụwa ahụhụ, o doro anya na a ga-atakwa anyị ahụhụ ma anyị gbakụta onye si n’eluigwe na-ekwu okwu azụ.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:25 Ụlọ Nche,4/15/2010, p. 25-26
25 Hụnụ na unu na-ege onye ahụ na-ekwu okwu ntị. N’ihi na ọ bụrụ na a tara ndị na-egeghị onye ahụ dọrọ ndị mmadụ aka ná ntị* n’ụwa ahụhụ, o doro anya na a ga-atakwa anyị ahụhụ ma anyị gbakụta onye si n’eluigwe na-ekwu okwu azụ.+