Ọpụpụ 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi ya, ha buuru ntụ ọka* ha a gwọrọ agwọ tupu e tinye ya ihe na-eko achịcha n’ubu ha, ya na efere ha ji agwọ achịcha nke ha ji ákwà mgbokwasị ha fụchie.
34 N’ihi ya, ha buuru ntụ ọka* ha a gwọrọ agwọ tupu e tinye ya ihe na-eko achịcha n’ubu ha, ya na efere ha ji agwọ achịcha nke ha ji ákwà mgbokwasị ha fụchie.