1 Samuel 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ga-ajụkwa gị otú i mere+ ma nye gị ogbe achịcha abụọ, nara ha ogbe achịcha ndị ahụ.