1 Samuel 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ya: “Tụfịakwa!+ Ị gaghị anwụ. Lee! Nna m agaghị eme ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe ukwu ma ọ bụ ihe nta, ma ghara ịkọrọ m;+ gịnị mere nna m ga-eji zochiere m ihe a?+ Nke a anaghị eme eme.”
2 O wee sị ya: “Tụfịakwa!+ Ị gaghị anwụ. Lee! Nna m agaghị eme ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe ukwu ma ọ bụ ihe nta, ma ghara ịkọrọ m;+ gịnị mere nna m ga-eji zochiere m ihe a?+ Nke a anaghị eme eme.”