1 Samuel 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụrụ na nna m achọọ ime gị ihe ọjọọ, ma akọghịrị m gị ya wee mee ka ị gbalaga, i wee ghara ịla n’udo, ka Jehova mee Jọnatan otú a, ka ọ tụkwasịkwa+ ihe na ya. Ka Jehova nọnyere gị,+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere nna m.+
13 Ọ bụrụ na nna m achọọ ime gị ihe ọjọọ, ma akọghịrị m gị ya wee mee ka ị gbalaga, i wee ghara ịla n’udo, ka Jehova mee Jọnatan otú a, ka ọ tụkwasịkwa+ ihe na ya. Ka Jehova nọnyere gị,+ dị nnọọ ka ọ nọnyeere nna m.+