Job 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-anapụtakwa gị n’ọnụ ahụhụ!+Ị ga-anọ n’ebe sara mbara karị,+ nke na-adịghị mkpagide,Ngụgụ obi nke dị na tebụl gị ga-ejupụtakwa n’abụba.+
16 Ọ ga-anapụtakwa gị n’ọnụ ahụhụ!+Ị ga-anọ n’ebe sara mbara karị,+ nke na-adịghị mkpagide,Ngụgụ obi nke dị na tebụl gị ga-ejupụtakwa n’abụba.+