Abụ Ọma 99:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+
4 Ọ bụ eze nke na-eji ike ya egosi na ya hụrụ ikpe ziri ezi n’anya.+Gị onwe gị emewo ka ịkwụwa aka ọtọ guzosie ike.+I mewo ka e nwee ikpe ziri ezi na ezi omume n’ime Jekọb.+