Ekliziastis 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ka mma ka i jidesie nke a ike, ma ewepụkwala aka na nke ọzọ;+ n’ihi na onye na-atụ egwu Chineke ga-alafere site n’ịgbaso ha niile.+
18 Ọ ka mma ka i jidesie nke a ike, ma ewepụkwala aka na nke ọzọ;+ n’ihi na onye na-atụ egwu Chineke ga-alafere site n’ịgbaso ha niile.+