Luk 6:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Kwụsịkwanụ ikpe ikpe, a gaghịkwa ekpe unu ikpe ma ọlị;+ kwụsịkwanụ ịma ikpe, a gaghịkwa ama unu ikpe ma ọlị. Na-atọhapụnụ ndị mmadụ, a ga-atọhapụkwa unu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:37 Bịaruo Jehova Nso, p. 162-164 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 910/1/1990, p. 22
37 “Kwụsịkwanụ ikpe ikpe, a gaghịkwa ekpe unu ikpe ma ọlị;+ kwụsịkwanụ ịma ikpe, a gaghịkwa ama unu ikpe ma ọlị. Na-atọhapụnụ ndị mmadụ, a ga-atọhapụkwa unu.+