Jọn 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Kwerenụ ihe m kwuru na mụ na Nna m dị n’otu, na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu; ma ọ́ bụghị ya, kwerenụ n’ihi ọrụ ndị ahụ m na-arụ.+
11 Kwerenụ ihe m kwuru na mụ na Nna m dị n’otu, na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu; ma ọ́ bụghị ya, kwerenụ n’ihi ọrụ ndị ahụ m na-arụ.+