Ndị Rom 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ya bụ, ndị ahụ ji eziokwu+ nke Chineke gbanwere okwu ụgha,+ na-efe ihe e kere eke, na-ejekwara ya ozi dị nsọ kama ijere Onye ahụ nke kere ihe, bụ́ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi. Amen. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:25 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 13 Ụlọ Nche,6/15/1993, p. 12-13
25 ya bụ, ndị ahụ ji eziokwu+ nke Chineke gbanwere okwu ụgha,+ na-efe ihe e kere eke, na-ejekwara ya ozi dị nsọ kama ijere Onye ahụ nke kere ihe, bụ́ onye a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi. Amen.