Ndị Efesọs 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+;
17 ka Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke ebube, wee nye unu mmụọ nke amamihe,+ ka unu wee ghọta ihe ndị ọ na-ekpughe n’ihe metụtara ezi ihe ọmụma banyere ya+;