Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a New World Translation of the Holy Scriptures, nke Ndịàmà Jehova bipụtara, bụ nsụgharị Bible nke ji ụdị okwu e ji eme ihe ugbu a dochie okwu mgbe ochie e ji sụgharịa Bible n’oge ochie. Ihe kasị pụta ìhè na Bible a bụ mweghachi o weghachiri aha Chineke n’ebe ndị o kwesịrị ịdị n’ihe odide Bible. Ka ọ dị ugbu a, e bipụtawo ya ihe karịrị nde 122, n’ozuzu ma ọ bụ n’akụkụ ya ụfọdụ, n’asụsụ 45.