Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nkasi Obi Maka Ndị Na-ahụju Anya
    Ụlọ Nche—2003 | Jenụwarị 1
    • Chineke ekeghị ụmụ mmadụ ka ha na-ahụju anya. N’ụzọ megidere nke ahụ, o nyere di na nwunye mbụ ahụ bụ́ mmadụ, bụ́ Adam na Iv, uche na ahụ́ zuru okè, kwadebe ọmarịcha ubi a gbara ogige ịbụ ebe obibi ha, ma nye ha ọrụ nwere nzube ma na-eju afọ. (Jenesis 1:27, 28, 31; 2:8) Otú ọ dị, ha ịnọgide na-enwe obi ụtọ dabeere na ha ịnakwere ịchịisi Chineke na oruru o ruuru ya ikpebi ihe bụ́ ezi ihe na ihe ọjọọ. Otu osisi a kpọrọ ‘osisi ịma ezi ihe na ihe ọjọọ’ nọchitere anya iwu ahụ Chineke nyere. (Jenesis 2:17) Adam na Iv ga-egosipụta na ha na-edo onwe ha n’okpuru Chineke ma ọ bụrụ na ha erube isi n’iwu o nyere ka ha ghara iri mkpụrụ osisi ahụ.a

  • Nkasi Obi Maka Ndị Na-ahụju Anya
    Ụlọ Nche—2003 | Jenụwarị 1
    • a N’ihe odide ala ala peeji ya maka Jenesis 2:17, The Jerusalem Bible na-akọwa “ịma ezi ihe na ihe ọjọọ” dị ka ‘ikike nke ikpebi ihe bụ́ ezi ihe na ihe bụ́ ihe ọjọọ nakwa nke ime ihe kwekọrọ na ya, mmadụ ịzọrọ inwere onwe ya n’ụzọ zuru ezu n’ihe banyere omume bụ́ nke na-eme ka ọ ghara ịghọta ọnọdụ ya dị ka onye e kere eke.’ Ọ na-agbakwụnye, sị: “Mmehie mbụ ahụ bụ imegide ọbụbụeze Chineke.”

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya