Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 8 Ọ bụrụ ihe ahụ ka Iv chere, ọ dara ya. Ọ bụrụkwa ihe ahụ ka ya na Adam kụziiri Ken mgbe ọ na-eto, o nweghị aka ha nyeere ya. Kama nke ahụ, ha mere ka isi buwe ya. Iv mechakwara mụta nwa nwoke ọzọ, ma ha agụghị ya oké aha otú ahụ ha gụrụ Ken. Ha gụrụ ya Ebel. Ọ ga-abụ na ihe aha a pụtara bụ “Ume E Kupụrụ Ekupụ” ma ọ bụ “Ihe Efu.” (Jen. 4:2) Ọ̀ ga-abụ na aha a ha gụrụ Ebel gosiri na ha chere na Ken ga-aka ya baa uru? Anyị amaghị.

  • ‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 10, 11. Olee ọrụ Ken na Ebel malitere ịrụ, oleekwa ihe Ebel mere ka ọtụtụ afọ na-agafe?

      10 Mgbe Ken na Ebel na-etolite, ọ ga-abụ na Adam kụziiri ha ọrụ ha ga na-arụ ka ezinụlọ ha nweta ihe ha ga-eri. Ken ghọrọ onye ọrụ ubi, Ebel aghọọ onye na-azụ atụrụ.

  • ‘Ọ Na-ekwu Okwu, Ọ Bụ Ezie na Ọ Nwụrụ Anwụ’
    Ṅomie Okwukwe Ha
    • 13 Ọ ga-abụ na Ebel wepụtara oge chebara ụdị onye Jehova bụ echiche. Were ya na ị na-ahụ ya ka ọ na-azụ atụrụ ya. Onye ọzụzụ atụrụ anaghị anọ otu ebe. Ọ na-akpọrọ atụrụ ndị ọ na-azụ rịa ugwu, gafee ndagwurugwu na iyi ma gaa n’ebe ahịhịa ndụ juru eju nakwa n’ebe ha ga-aṅụju mmiri afọ. Ọ na-akpọkwa ha aga n’ebe ndị dị mma ha ga-anọ zuru ike. A bịa n’ụmụ anụmanụ niile Chineke kere, ọ dị ka ọ̀ bụ atụrụ kacha bụrụ nke na-agbasighị ike, ka à ga-asị na Chineke kere ha ka mmadụ na-elekọta ha ma na-echebe ha. Ọ̀ ga-abụ na Ebel ghọtara na yanwa kwesịkwara inwe Onye karịrị mmadụ, nke kakwa mmadụ mara ihe, ga na-eduzi ya, na-echebe ya ma na-elekọta ya? Ọ ga-abụ na o kpere ekpere banyere ihe ndị a, ekpere ahụ mekwara ka okwukwe ya sikwuo ike.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya