Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 4
  • Jekọb na Leban Agbaa Ọgbụgba Ndụ Udo

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jekọb na Leban Agbaa Ọgbụgba Ndụ Udo
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jekọb Ji Ihe Ime Mmụọ Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Jekọb Ejee Heran
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ọ Katara Obi Chebe Ezinụlọ Ya
    Jiri Obi Ike Soro Chineke Na-eje Ije
  • Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Chineke Na-eru Nso Mmezu Ya
    Inọ ná Ntụkwasị Obi Zuru Ụwa Ọnụ n’Okpuru “Onyeisi Udo” Ahụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 31

Jekọb na Leban Agbaa Ọgbụgba Ndụ Udo

31:44-53

Gịnị mere Jekọb na Leban ji mee ikpo nkume?

  • Ọ bụ ka ndị niile na-esi ebe ahụ agafe jiri ya mara maka ọgbụgba ndụ udo ahụ ha gbara

  • Ọ bụ ka ọ na-echetara ha na Jehova na-ele ha iji mara ma hà ga-edebe ọgbụgba ndụ udo ahụ ha gbara

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ ji iwe na-ele ibe ha anya n’Ụlọ Nzukọ Alaeze. Ụmụnna ndị ọzọ nọ na-azụ na-akpa nkata, na-achịkwa ọchị. 2. Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ ahụ nọ n’ebe a na-atụrụ ndụ na-aṅụ kọfị ma na-akparịta ụka. Baịbụl na onyinye a fụchiri afụchi dịkwa n’elu tebụl.

Taa, Jehova chọrọ ka anyị na ụmụnna anyị dịrị n’udo. Olee otú ihe atọ ndị a ga-esi nyere anyị aka ka anyị na ụmụnna anyị na-adị n’udo ma ọ bụkwanụ dozie esemokwu?

  • Anyị na ha ikwurịta ihe na-esere anyị.​—Mat. 5:​23, 24

  • Ịgbaghara kpamkpam.​—Kọl. 3:13

  • Inwe ndidi.​—Rom 12:21

    Akwukwo Igbo (1984-2027)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya