Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Onye Amụma Oge Ochie nke Nwere Ozi Maka Oge A
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • Nwoke Ezi Omume n’Oge Ọgba Aghara

      4. Ònye bụ Aịsaịa, oleekwa mgbe o jere ozi dị ka onye amụma Jehova?

      4 N’amaokwu mbụ n’akwụkwọ ya, Aịsaịa kọwara onwe ya dị ka “nwa Emọz,”a ọ gwakwara anyị na ya jere ozi dị ka onye amụma Chineke “n’ụbọchị Ụzaịa na Jotam na Ehaz na Hezekaịa, bụ́ ndị eze Juda.” (Aịsaịa 1:1) Nke a ga-apụta na Aịsaịa bụ onye amụma Chineke nye mba Juda ruo afọ 46 ma ọ dịkarịa ala, ma eleghị anya malite ná ngwụsị nke oge ọchịchị Ụzaịa—ihe dị ka n’afọ 778 T.O.A.

  • Onye Amụma Oge Ochie nke Nwere Ozi Maka Oge A
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
    • a E kwesịghị ịghọtahie nna Aịsaịa, bụ́ Emọz, ịbụ Emọs, bụ́ onye buru amụma ná mmalite nke oge ọchịchị Ụzaịa na onye dere akwụkwọ Bible bu aha ya.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya