Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ụzọ E Si Eme Ka Nkekọ Alụmdi Na Nwunye Sie ike
    Ụlọ Nche—1993 | Ọgọst 15
    • Ndị Farisii rụrụ ụka na Mosis mere ndokwa maka ịgba alụkwaghịm site n’ikwu ka e nye “akwụkwọ nkewa.” Jisọs zaghachiri ha, sị: “Ọ bụ n’ihi obi etili unu ka Mosis kwere ka unu hapụ nwunye unu: ma site ná mmalite a dịghị eme otú a. Ma asị m unu, Onye ọ bụla nke ga-ahapụ nwunye ya, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko, lụrụkwa nwunye ọzọ, ọ na-akwa iko.”—Matiu 19:3-9.

  • Ụzọ E Si Eme Ka Nkekọ Alụmdi Na Nwunye Sie ike
    Ụlọ Nche—1993 | Ọgọst 15
    • Ndokwa nke Iwu Mosis

      N’oge e nyere Iwu Mosis, mmekọrịta alụmdi na nwunye adakpọwo n’ókè nke na Jehova, n’ihi obi ime etili nke ndị Israel, mere ndokwa maka ịgba alụkwaghịm. (Deuterọnọmi 24:1) Ọ bụghị nzube Chineke ka ndị Israel jiri iwu nke a nke ịgba nwunye ha alụkwaghịm mee ihe na-ezighị ezi n’ihi njehie ndị dị nta, dị ka ọ pụtara ìhè site n’iwu o nyere nke na ha ga-ahụ mmadụ ibe ha n’anya dị ka onwe ha. (Levitikọs 19:18) Ọbụna inye akwụkwọ ịgba alụkwaghịm jere ozi dị ka ihe mgbochi n’ihi na, dị ka akụkụ nke usoro ide akwụkwọ ahụ, di nke na-achọ ịgba alụkwaghịm aghaghị ijekwuru ndị ikom nwere ikike, bụ́ ndị ga-agba mbọ ịhụ na e kpeziri okwu ahụ. Ee e, Chineke enyeghị iwu a iji guzobe ikike ọ bụla mmadụ nwere ịgba nwunye ya alụkwaghịm “n’ihi ihe nile ọ bụla.”—Matiu 19:3.

      Otú ọ dị, ndị Israel mesịrị leghara nzube nke iwu ahụ anya ma jiri ahịrị okwu nke a mere ihe mgbakwasị ụkwụ ịgba alụkwaghịm n’ihe ndabere ọ bụla masịrị mkpali ha. Ka ọ na-erule na narị afọ nke ise T.O.A., ha na-aghọ aghụghọ n’ebe nwunye ha lụrụ n’okorobịa nọ, na-agba ha alụkwaghịm n’ihi ihe nile ọ bụla. Jehova gwara ha okwu n’olu dị ike na ya kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị. (Malakaị 2:14-16) Ọ bụ n’ihi ọnọdụ ndị a mere Jisọs ji katọọ ịgba alụkwaghịm dị ka ndị Israel si eme ya n’ụbọchị ya.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya