Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ‘Oké Ìgwè Mmadụ Bịakwutere Ya’
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 2 Mgbe Jizọs na ndị ndú okpukpe nwesịrị mkparịta ụka dị mkpa, e nwetụrụ mkpọtụ. Ndị mmadụ na-akpọta ụmụ ha ka ha hụ ya. O doro anya na afọ ndụ ụmụaka ahụ dịgasị iche, n’ihi na okwu Mak ji kọwaa ha bụ otu okwu ahụ o ji kọwaa otu nwata nke dị afọ iri na abụọ. Ma, a pụrụ ịsụgharị okwu Luk ji kọwaa ha “obere ụmụaka.” (Luk 18:15; Mak 5:41, 42; 10:13) N’ezie, ụzụ na mkpọtụ na-adịkarị n’ebe ọ bụla ụmụaka nọ. Ndị na-eso ụzọ Jizọs baara ndị mụrụ ụmụaka ahụ mba. Ikekwe, ha chere na Nna ha ukwu enweghị ohere ilebara ụmụaka ahụ anya. Gịnị ka Jizọs mere?

  • ‘Oké Ìgwè Mmadụ Bịakwutere Ya’
    ‘Bịa Bụrụ Onye Na-eso Ụzọ M’
    • 4, 5. (a) Olee otú anyị pụrụ isi jide n’aka na Jizọs bụ onye ọ na-adịrị ndị mmadụ mfe ịbịakwute? (b) Olee ajụjụ ndị anyị ga-eleba anya n’Isi nke Iri na Anọ a?

      4 A sị na Jizọs bụ onye aka ike, onye na-adịghị atụpụrụ mmadụ ọnụ, ma ọ bụ onye mpako, ikekwe, ụmụaka ahụ agaraghị enwe mmasị n’ebe ọ nọ; ahụ́ agaraghị eru ndị mụrụ ha ala ịgakwuru ya. Jiri anya nke uche gị hụ ihe mere mgbe ahụ. Ọ̀ bụ na ị naghị ahụ ka ndị mụrụ ụmụ na-amụmụ ọnụ ọchị ka nwoke obiọma a na-egosi na ya hụrụ ụmụaka ha n’anya, gosi na ụmụaka ahụ dị oké ọnụ ahịa n’anya Chineke, ma gọzie ha? N’eziokwu, ọ bụ ezie na Jizọs na-echegbu onwe ya banyere ọrụ ndị kasị mkpa o nwere ịrụ, ọ bụ onye ọ kasị adịrị ndị mmadụ mfe ịbịakwute.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya