Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Ha Bụ Ndị Nkịtị Na-agụghị Akwụkwọ”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • 1, 2. Olee ọrụ ebube Pita na Jọn rụrụ mgbe ha rutewere n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ụlọ nsọ?

      ÌGWÈ mmadụ nọ na-agagharị ka anwụ na-achasi ike n’ehihie. Ndị Juu bụ́ ndị ji obi ha niile na-efe Chineke nakwa ndị na-eso ụzọ Kraịst na-abanye n’ogige ụlọ nsọ. Ọ fọrọ obere ka ‘oge e ji ekpe ekpere’ ruo.a (Ọrụ 2:46; 3:1) Pita na Jọn so n’ìgwè mmadụ ahụ. Ha gawara n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ nsọ a na-akpọ Ọnụ Ụzọ Mara Mma. N’agbanyeghị ụzụ ndị mmadụ na-eme nakwa mkpọtụ ụkwụ ndị na-agafe agafe na-eme, otu onye arịrịọ karịrịla afọ iri anọ, onye dara ngwọrọ kemgbe a mụrụ ya, nọ ebe ahụ na-arịọ ndị mmadụ ego.​—Ọrụ 3:2; 4:22.

  • “Ha Bụ Ndị Nkịtị Na-agụghị Akwụkwọ”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • a A na-ekpe ekpere n’ụlọ nsọ mgbe a na-achụ àjà ụtụtụ na nke mgbede. A na-achụ àjà mgbede “n’awa nke itoolu,” ma ọ bụ n’ihe dị ka elekere atọ nke ehihie.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya