Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ụzọ Onye Kraịst si Ele Ndị Na-achị Isi Anya
    Ụlọ Nche—1990 | Nọvemba 1
    • 6. Olee otú okwu Pọl kwuru banyere ịtụ ụtụ na ụtụ ahịa si gosi na ndị na-achị isi aghaghị ịbụ ndị ọchịchị nkịtị?

      6 Pọl gara n’ihu ikwu na ndị ọchịchị ndị a na-achọ ka a tụọ ụtụ ma ọ bụ ụtụ ahịa. (Ndị Rom 13:6, 7) Ọgbakọ ndị Kraịst adịghị achọ ụtụ ma ọ bụ ụtụ ahịa n’aka ndị mmadụ; Jehova ma ọ bụ Jisọs Kraịst ma ọ bụ “ndị ọchịchị a na-adịghị ahụ anya” ọ bụla ọzọ adịghị achọkwa ha. (2 Ndị Kọrint 9:7) Ọ bụ nanị ndị ọchịchị nkịtị ka a na-atụrụ ụtụ. N’ikwekọ na nke a, okwu Grik maka “ụtụ” na “ụtụ ahịa” ndị Pọl jiri mee ihe ná Ndị Rom 13:7 na-ezo aka kpọmkwem n’ego a kwụrụ Obodo.a

  • Ụzọ Onye Kraịst si Ele Ndị Na-achị Isi Anya
    Ụlọ Nche—1990 | Nọvemba 1
    • a Dị ka ihe atụ, lee ojiji e jiri okwu ahụ bụ “ụtụ” (pho’ros) mee ihe na Luk 20:22. Leekwa ojiji e jiri okwu Grik ahụ bụ te’los mee ihe, bụ́ nke a sụgharịrị n’ebe a ịbụ “ụtụ ahia,” na Matiu 17:25, bụ́ ebe a sụgharịrị ya [ná nsụgharị NW] dị ka “ụtụ azụmahia.”

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya