-
Gịnị Na-akpata Ọgbọ nke Jupụtara n’Ọnụma?Teta!—2002 | Febụwarị 8
-
-
Dr. Redford B. Williams na-ekwu na magazin bụ́ JAMA, sị: “Ndụmọdụ ahụ nke dị mfe bụ́, ‘iwe wee gị, wee ya,’ eyighị . . . ka ọ̀ ga-enyecha aka. Nke ka nnọọ mkpa bụ ịmụta ụzọ isi nyochaa iwe gị ma chịkwaa ya.” Ọ na-atụ arọ ka ị jụọ onwe gị, sị: “(1) Ọnọdụ a ọ̀ dị mkpa nye m? (2) Echiche m na mmetụta m hà kwekọrọ n’ihe ndị bụ́ eziokwu? (3) À pụrụ ịgbanwe ọnọdụ a, nke na agaghị m ewekwa iwe a?”
-
-
Gịnị Na-akpata Ọgbọ nke Jupụtara n’Ọnụma?Teta!—2002 | Febụwarị 8
-
-
Ndị Efesọs 4:26 “Weenụ iwe, ma unu emehiekwala; ka anyanwụ ghara ịda n’ebe unu nọ n’ọnọdụ mkpasu iwe.”
-