Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Nwere Isi Asaa E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 13?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    • Ebe anụ ọhịa nwere isi asaa na mpi iri si n’oké osimiri na-apụta. Ọ dị ka agụ owuru, nwee ụkwụ anụ ọhịa bea, nwee ọnụ ọdụm, okpueze iri dịkwa na mpi ya.

      Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Nwere Isi Asaa E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 13?

      Ihe Baịbụl kwuru

      Anụ ọhịa nwere isi asaa e kwuru okwu ya ná Mkpughe 13:1 nọchiri anya ọchịchị niile e nwere n’ụwa.

  • Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Nwere Isi Asaa E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 13?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
      • O si “n’oké osimiri” pụta. Ihe ọ pụtara bụ na ọ bụ ụmụ mmadụ jụrụ ife Chineke ka ọchịchị ụmụ mmadụ si n’aka. Ha na-akpa aghara ka ebe osimiri na-amali elu.​—Mkpughe 13:1; Aịzaya 17:​12, 13.

  • Gịnị Bụ Anụ Ọhịa Nwere Isi Asaa E Kwuru Okwu Ya ná Mkpughe Isi 13?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    • “Mpi iri na isi asaa”

      Ọnụ ọgụgụ ụfọdụ e dere na Baịbụl nwere ihe ndị ha nọchiri anya ha. Dị ka ihe atụ, asaa na iri pụtara ihe zuru ezu. Gịnị ga-enyere anyị aka ịghọta ihe “mpi iri na isi asaa” nke anụ ọhịa ahụ e kwuru okwu ya ná Mkpughe isi 13 pụtara? Ọ bụ ihe Baịbụl mechara kwuo gbasara “onyinyo nke anụ ọhịa ahụ.” O kwuru na ọ bụ anụ ọhịa na-acha uhie uhie nke nwere isi asaa na mpi iri. (Mkpughe 13:​1, 14, 15; 17:3) Baịbụl kwuru na isi asaa nke anụ ọhịa a na-acha uhie uhie pụtara “ndị eze asaa,” ma ọ bụ ọchịchị dị iche iche.​—Mkpughe 17:​9, 10.

      N’ihi ya, isi asaa nke anụ ọhịa ahụ e kwuru okwu ya ná Mkpughe 13:1 nọchiri anya ọchịchị asaa a ma ama chịrị ụwa, ndị kachakwa kpagbuo ndị Chineke. Ha bụ Ijipt, Asiria, Babịlọn, Midia na Peshia, Gris, Rom, nakwa Briten na Amerịka. Ebe ọ bụ na mpi iri ahụ nọchiri anya mba niile na-achị onwe ha, ma ndị ukwu ma ndị nta, ihe ọ pụtara bụ na okpueze nke dị na mpi nke ọ bụla na-egosi na ọ bụ n’otu oge ahụ ọchịchị ndị ahụ a ma ama na-achị ụwa na-achị ka mba ndị ahụ na-achị onwe ha na-achịkwa.

  • Gịnị Ka Akara 666 Pụtara?
    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    • Akwụkwọ ikpeazụ na Baịbụl kwuru na akara 666 bụ nọmba ma ọ bụ aha otu anụ ọhịa nwere isi asaa na mpi iri nke si n’oké osimiri pụta. (Mkpughe 13:​1, 17, 18) Anụ ọhịa a nọchịrị anya ọchịchị niile dị n’ụwa, bụ́kwa nke na-achị “ebo niile na ndị niile na asụsụ niile na mba niile.” (Mkpughe 13:7) Akara ahụ bụ 666 gosiri na ọchịchị ụwa a kụrụ afọ n’ala kpamkpam n’anya Chineke. Gịnị mere anyị ji kwuo ya?

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya