Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 1 ISI NKE 1 Chineke Kere Eluigwe na Ụwa ISI NKE 2 Chineke Kere Nwoke Mbụ na Nwaanyị Mbụ Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 2 ISI NKE 3 Adam na Iv Nupụụrụ Chineke Isi ISI NKE 4 O Gburu Nwanne Ya n’Ihi Iwe ISI NKE 5 Ụgbọ Noa ISI NKE 6 Chineke Chebere Mmadụ Asatọ Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 3 ISI NKE 7 Ụlọ Elu Babel ISI NKE 8 Ebreham na Sera Rubeere Chineke Isi ISI NKE 9 Ebreham na Sera Mechara Mụta Nwa ISI NKE 10 Cheta Nwunye Lọt ISI NKE 11 Chineke Lere Okwukwe Ebreham Ule ISI NKE 12 Jekọb Ketara Ihe A Na-ekenye Ọkpara ISI NKE 13 Jekọb na Ịsọ Kpeziri Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 4 ISI NKE 14 Otu Ohu nke Rubeere Chineke Isi ISI NKE 15 Jehova Echefughị Josef ISI NKE 16 Ònye Bụ Job? ISI NKE 17 Mosis Họọrọ Ife Jehova ISI NKE 18 Osisi Na-enwu Ọkụ ISI NKE 19 Ahụhụ Atọ Mbụ A Tara Ndị Ijipt ISI NKE 20 Ahụhụ nke Anọ Ruo nke Itoolu ISI NKE 21 Ahụhụ nke Iri ISI NKE 22 Jehova Rụrụ Ọrụ Ebube n’Oké Osimiri Uhie Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 5 ISI NKE 23 Nkwa Ndị Izrel Kwere Jehova ISI NKE 24 Ha Emezughị Nkwa Ha Kwere ISI NKE 25 Ụlọikwuu A Ga-anọ Na-efe Chineke ISI NKE 26 Ndị Nnyopụta Iri na Abụọ ISI NKE 27 Ha Nupụụrụ Jehova Isi ISI NKE 28 Jakị Belam Kwuru Okwu Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 6 ISI NKE 29 Jehova Họọrọ Joshụa ISI NKE 30 Rehab Zoro Ndị Nnyopụta ISI NKE 31 Joshụa na Ndị Gibiọn ISI NKE 32 Onye Ndú Ọhụrụ na Ụmụ Nwaanyị Abụọ Katara Obi ISI NKE 33 Rut na Naomi ISI NKE 34 Gidiọn Meriri Ndị Midian ISI NKE 35 Hana Kpere Ekpere Ka Ọ Mụta Nwa Nwoke ISI NKE 36 Nkwa Jefta Kwere ISI NKE 37 Jehova Gwara Samuel Okwu ISI NKE 38 Jehova Mere Ka Samsịn Sie Ike Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 7 ISI NKE 39 Eze Mbụ Chịrị Izrel ISI NKE 40 Devid na Golayat ISI NKE 41 Devid na Sọl ISI NKE 42 Jonatan Bụ Dike na Ezigbo Enyi Devid ISI NKE 43 Mmehie Eze Devid Mere Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 8 ISI NKE 44 Ụlọ Nsọ A Rụụrụ Jehova ISI NKE 45 E Kewara Alaeze Izrel ISI NKE 46 A Matara Chi Nke Bụ́ Ezigbo Chi ISI NKE 47 Jehova Mere Ka Obi Sie Ịlaịja Ike ISI NKE 48 A Kpọlitere Nwa Otu Nwaanyị Di Ya Nwụrụ n’Ọnwụ ISI NKE 49 E Gburu Nwunye Eze Bụ́ Nwaanyị Ọjọọ ISI NKE 50 Jehova Nyeere Jehoshafat Aka Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 9 ISI NKE 51 Nwatakịrị Nwaanyị Nyeere Otu Dike Aka ISI NKE 52 Ndị Agha Jehova Ndị Nọ n’Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ ISI NKE 53 Jehoyada Katara Obi ISI NKE 54 Jehova Nweere Jona Ndidi ISI NKE 55 Mmụọ Ozi Jehova Napụtara Hezekaya ISI NKE 56 Josaya Ji Iwu Chineke Kpọrọ Ihe Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 10 ISI NKE 57 Jehova Zigara Jeremaya Ka O Kwusaa Okwu Ya ISI NKE 58 E Bibiri Jeruselem ISI NKE 59 Ụmụaka Anọ Ndị Rubeere Jehova Isi ISI NKE 60 Alaeze Nke Ga-adịru Mgbe Ebighị Ebi ISI NKE 61 Ha Akpọghị Isiala ISI NKE 62 Alaeze E Ji Tụnyere Nnukwu Osisi ISI NKE 63 Ihe E Dere n’Ahụ́ Ájá ISI NKE 64 A Tụbara Daniel n’Olulu Ọdụm ISI NKE 65 Esta Napụtara Ndị Obodo Ha ISI NKE 66 Ezra Kụziri Iwu Chineke ISI NKE 67 Mgbidi Jeruselem Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 11 ISI NKE 68 Elizabet Mụrụ Nwa ISI NKE 69 Gebriel Gara Hụ Meri ISI NKE 70 Ndị Mmụọ Ozi Mere Ka A Mata na A Mụọla Jizọs ISI NKE 71 Jehova Chebere Jizọs ISI NKE 72 Mgbe Jizọs Dị Afọ Iri na Abụọ ISI NKE 73 Jọn Kwadebeere Jizọs Ụzọ Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 12 ISI NKE 74 Jizọs Ghọrọ Mezaya ISI NKE 75 Ekwensu Nwara Jizọs Ọnwụnwa ISI NKE 76 Jizọs Mere Ka Ụlọ Nsọ Dị Ọcha ISI NKE 77 Otu Nwaanyị Nke Bịara n’Olulu Mmiri ISI NKE 78 Jizọs Kwusara Ozi Ọma Alaeze Chineke ISI NKE 79 Jizọs Rụrụ Ọtụtụ Ọrụ Ebube ISI NKE 80 Jizọs Họọrọ Ndịozi Iri na Abụọ ISI NKE 81 Ihe Jizọs Nọ n’Elu Ugwu Kụzie ISI NKE 82 Jizọs Kụziiri Ndị Na-eso Ụzọ Ya Otú E Si Ekpe Ekpere ISI NKE 83 Jizọs Nyere Ọtụtụ Puku Mmadụ Nri ISI NKE 84 Jizọs Gara Ije n’Elu Mmiri ISI NKE 85 Jizọs Gwọrọ Mmadụ n’Ụbọchị Izu Ike ISI NKE 86 Jizọs Kpọlitere Lazarọs n’Ọnwụ Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 13 ISI NKE 87 Nri Anyasị Ikpeazụ Jizọs Riri ISI NKE 88 E Jidere Jizọs ISI NKE 89 Pita Gọnahụrụ Jizọs ISI NKE 90 Jizọs Nwụrụ na Gọlgọta ISI NKE 91 A Kpọlitere Jizọs n’Ọnwụ ISI NKE 92 Jizọs Pụtara n’Ihu Ndị Gara Igbu Azụ̀ ISI NKE 93 Jizọs Laghachiri Eluigwe Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 14 ISI NKE 94 Mmụọ Nsọ Dakwasịrị Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs ISI NKE 95 O Nweghị Ihe Ga-eme Ka Ha Kwụsị Izi Ozi Ọma ISI NKE 96 Jizọs Họọrọ Sọl ISI NKE 97 Mmụọ Nsọ Dakwasịrị Kọnịliọs ISI NKE 98 E Zisara Ozi Ọma n’Ọtụtụ Mba ISI NKE 99 Onye Na-elekọta Ụlọ Mkpọrọ Ghọrọ Onye Kraịst ISI NKE 100 Pọl na Timoti ISI NKE 101 A Kpọgara Pọl Rom ISI NKE 102 Mkpughe E Kpugheere Jọn ISI NKE 103 “Ka Alaeze Gị Bịa” Ihe ị ga-amụta n’akụkọ Baịbụl