Jenesis 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “N’ihi nke ahụ, a ghaghị ịbọ ọbọ okpukpu asaa+ n’ahụ́ onye ọ bụla gburu Ken.” Jehova wee dooro Ken ihe ịrịba ama ka onye ọ bụla hụrụ ya ghara igbu ya.+ Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Abọla ọbọ,+ eburula ụmụ ndị gị+ iwe n’obi; hụ mmadụ ibe gị n’anya dị ka onwe gị.+ Abụ m Jehova.
15 Jehova wee sị ya: “N’ihi nke ahụ, a ghaghị ịbọ ọbọ okpukpu asaa+ n’ahụ́ onye ọ bụla gburu Ken.” Jehova wee dooro Ken ihe ịrịba ama ka onye ọ bụla hụrụ ya ghara igbu ya.+