8 Ya mere, ụmụ Izrel mere otú ahụ, dị nnọọ ka Jọshụa nyere n’iwu, ha bukwaara nkume iri na abụọ n’etiti Jọdan, dị nnọọ ka Jehova gwara Jọshụa, dị ka ọnụ ọgụgụ ebo niile nke ụmụ Izrel si dị;+ ha wee buru ha gafee n’ebe ha ga-arahụ+ ma busa ha n’ebe ahụ.