10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+
11 Ma, mgbe nke ahụ gasịrị, ha malitere ịkpọrọghachi+ ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom bụ́ ndị ha hapụburu ka ha laa, ha wee jiri ha mere ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom.+