Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu;
11 Ha wee nye ha Kiriat-aba+ (Aba nke a bụ nna Enak),+ ya bụ, Hibrọn,+ nke dị n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu,+ nakwa ala ịta ahịhịa gbara ya gburugburu;