Joshụa 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha nyere ha Kiriat-aba+ (Aba a bụ nna Anak), ya bụ, Hebrọn,+ nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu, nakwa ala dị iche iche ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
11 Ha nyere ha Kiriat-aba+ (Aba a bụ nna Anak), ya bụ, Hebrọn,+ nke dị n’ala Juda bụ́ ugwu ugwu, nakwa ala dị iche iche ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.