Diuterọnọmi 1:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 M wee gwa ya unu, ma unu egeghị ntị, kama unu malitere inupụ isi+ n’ihe Jehova nyere n’iwu, nganga wee ju unu isi, unu wee nwaa ịgbago n’ugwu ahụ.+ Ilu 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-etu ọnụ, nke dị mpako ma na-anya isi, bụ aha onye ji oké iwe nke mpako na-eme ihe.+
43 M wee gwa ya unu, ma unu egeghị ntị, kama unu malitere inupụ isi+ n’ihe Jehova nyere n’iwu, nganga wee ju unu isi, unu wee nwaa ịgbago n’ugwu ahụ.+